Recent Posts

     

2Weird – Okalumu Mma (Lyrics)

2Weird

2Weird comes through with the hit song titled “Okalumu Mma” of his Letter to Small Slekky In Heaven EP, Enjoy with Lyrics below.

OKALUMU MMA LYRICS (Written by 2Weird)

Intro
Iyaaa taaa
It’s com short..
Com short tunez

Chorus
Okalum mma na my nodule onwem Dan nam nwe enyi nwoke na egbu mu egbu
Okalum mma na mu nodulu onwe mu
Nodulu onwe mu
Okalum mma na mu nodulu onwe mu Dan nam nwe enyi nwoke na egbu mu egbu
Okalum mma na mu nodulu onwe mu
Nodulu onwe mu
Okalu mu mma na mu nodulu onwe mu Dan nam nwe enyi nwaanyi ga egbu mu egbu
Okalum mma na mu nodulu onwe mu
Nodulu onwe mu
Nodulu onwe mu

Verse 1
Okakwara mu mma nam noduru onwe mu
Mfu nwere m laa
Aguu Aman gbum
Okakwara m mma na mu no on a low key than na ino high key nwee nweta pressure bp
But u know na Afa onwuite aburo my portion
Am in my vibing mode odi ka love potion
Odi contagious Igee m nti oga Efekwa gi
Hallelujah to the lord Oya bu chi gi
And u will never lack ma itukwasi ya obi gi (mba)
Ekwensu na agba na efu
Ogbasikwa yanwa ga (Akuja)
Joy comes in the morning mgbe afu ikwusi mourning
Onwezi Ike mgbe Ahu ifum ikaa mu na m nozi man balling (beep)

Chorus
Okalum mma na mu nodulu onwem Dan nam nwe enyi nwoke na egbu mu egbu
Okalum mma na mu nodulu onwe mu
Nodulu onwe mu
Okalum mma na mu nodulu onwe mu Dan nam nwe enyi nwaanyi na egbu mu egbu
Okalum mma na mu nodulu onwe mu
Nodulu onwe mu nodulu onwe mu

Verse 2
Ona eko mu many mugu mama I have to paa cool (paa cool)
Ufodu ndi Oyim gbakwaramu boot
Asam Siri fa nam bu a looser
Okoo mu soruzia ndi mmadu wabakwa(wabazia)
I can’t relate aghotahom oo etua ka asi eme nya bu ife
Somebody kwukwara ya na okwa owu saa gi mgbe Ahu imaru ife
Am learning all the lessons anam enwetakwa blessings
Amam na oga eru my turn some day mkwusi stressing
Enwerum idea it’s worth a billion dollar
(Worth a billion dollar)
The asa makwa na abu billionaire buru a billion papa
Mana ochenwuro the time so owaa
I gotta move on adarom akokwa udiri akuko a
(Chaa chaa)

Chorus
Okalum mma na mu nodulu onwe mu Dan na mu nwe enyi nwoke na egbu mu egbu
Okalum mma na mu nodulu onwe mu
Nodulu onwe mu
Okalum mma na mu nodulu onwe mu Dan na mu nwe enyi nwaanyi ga egbum egbu
Okalum mma na mu nodulu onwe mu
Nodulu onwe mu
Nodulu onwe mu
Okalum mma na mu nodulu onwe mu
Okalum mma na mu nodulu onwe mu

The post 2Weird – Okalumu Mma (Lyrics) appeared first on tooXclusive.



from Latest Nigerian Music, Hottest Nigerian Song Releases 2023 https://bit.ly/3ULetAV
https://bit.ly/32uR7p3

0 Response to "2Weird – Okalumu Mma (Lyrics)"

Post a Comment

Social Media

     

wdcfawqafwef